ụdịekere | nwoke |
---|---|
mba o sị | Njikota Obodo Amerika |
Aha ọmụmụ | Brytavious Lakeith Chambers |
Aha enyere | Brytavious, Lakeith |
aha ezinụlọ ya | Chambers |
aha pseudonym | Tay Keith |
ụbọchị ọmụmụ ya | 20 Septemba 1996 |
Ebe ọmụmụ | Memphis |
asụsụ ọ na-asụ, na-ede ma ọ bụ were na-ebinye aka | Bekee |
ọrụ ọ na-arụ | onye na-emeputa ihe ndeko, odee egwu, recording artist |
ebe agụmakwụkwọ | White Station High School, Middle Tennessee State University |
oge ọrụ ya (mmalite) | 2012 |
diskografi | Tay Keith discography |
kọwara na URL | https://www.tekstowo.pl/wykonawca,tay_keith.html |
Brytavious Lakeith Chambers (amụrụ na Septemba 20, 1996), nke a maara dịka Tay Keith, bụ ónyé America na-emepụta ihe ndekọ na onye na-ede egwu.[1] A maara ya nke ọma màkà iso mepụta egwu Travis Scott nke 2018 "Sicko Mode", na-arị elu na nọmba otu na <i id="mwFA">Billboard</i> Hot 100, BlocBoy JB's "Look Alive", na-eru na nọmba 5 na Hot 100, na Drake's "Nonstop", na-erute na nọmba abụọ. Ọ bịanyere aka na nkwekọrịta mbipụta na Warner Chappell Music ma bụrụ ónyé otu BMI.